Ndi ọrụ Wikimedia: Ihe ndi na-ama ndi nkwuchiteọnụ aka n’ihu na-echekwa asụsụ ha ma na-eme ka ọmụma ... CC BY  — Dịka otu n’ime arụmarụ nke “Nchekwa + Asụsụ Ńkànùzù”, Tochi Precious Friday, onye nkwuchiteọnụ asụsụ Igbo na onye onye ọrụ Wikimedia, a chọpụtala uru ọ bara inwe ndi nkwuchiteọnụ a haziri ahazi n’agbụrụ Naịjiria niile iji mee ka ọ dịrị ha mfe inweta usoro nchekwa ńkànùzù na ihe ọmụmụ a haziri na mpaghara ha. ... Global Voices 2 d
Ụmụ nwanyi nọ na Obodo Naịjirịa na ata ikikere eze maka ihe gbasara nkwado ndọrọ ndọrọ ọchichi na nt... CC BY  — "Enweghi ihe anya'm hụrụ gba ọbara,' si Fakhriyyah Hashim, onye oso nchoputa nke ndi otu #ArewaMeToo nke di na ugwu Hausa nke Naịjirịa. ... Global Voices 2 w
Otu Ihe karịrị puku mmadụ na Salvador si diee ọnụdụ enweghị mmiri ọṅụnụ na ịkwọ aka oge Kovid-19. CC BY  — "Mmekapa ahụ na iwe were m nke bụ na elilo ịhapụ Salvador gbara m n'uche ma ọbụrụ na ọrịa ogbun'ọha gafee. " ... Global Voices 2 w
Ndị Naijiria chọrọ aha ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị amachiri ịnweta akwụkwọ ikike visa US CC BY  — Ndị mba US amachiela ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa ịnata ikike akwụkwọ visa maka na e merụrụ ndi ndị mmadụ ahụ na atum vootu afọ 2019. ... Global Voices 2 w
A tọrọ ụmụ akwụkwọ na ndị nkụzi ha na Kaduna nke dị obodo Naịjirịa wee gbalaga. CC BY  — Ndị ntọrọ ji egbe tọrọ ụmụ akwụkwọ anọ na ndị nkụzi ha na Damba-Kasaya, Kaduna Steeti, Naịjirịa ekwula ego olee ha ga-eji ahapụ ha. ... Global Voices 2 w
Ọ gịnị mere na umụ nwanyị agaghị eso na ndị na-edeba aha alụmdi na nwunye na obodo Bangladesh? CC BY  — Iwu ụlọ ikpe na Bangladesh ekweghị ụmụ nwanyị ka ha debanye aha alụkwaghịm nke a emeela ka arụmụka kpụ ọkụ n'ọnụ daputa maka mkpebi a. ... Global Voices 2 w
A mara onye bụbu onye isi ala Surinam Dési Bouterse ikpe maka igbu ọchụ nke ugboro abụọ – mana ọ ga ... CC BY  — Ọ bụrụ na -atụghị Bouterse mkpọrọ ugbua amara ikpe nke abụọ, ọ gaghị adị ndị Surinamese mma n'ihi enwerela ya dị ka onye ogbu mmadụ. ... Global Voices 2 w
A nwụchiri onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa maka ịkatọ ntọrị ụmụakwụkwọ CC BY  — Ozi onyonyo Salihu Tanko Yakasi bịara mgbe a tọọrọ ụmụ akwụkwọ rụrụ narị atọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị dị na Jangebe, Ugwuhausa na Febrụwarị 26, 2021. ... Global Voices 2 w
#JisieIke: Ka mmachibido iwu Twitter na -emetụta ndị ntorobịa Naịjirịa CC BY  — Twitter bụ ihe jikọtara ọha ọnụ ọ kachasị ọtụtụ ndị ntorobịa Naịjirịa. Mmachibido iwu a na -emetụta azụmahịa ha, ịkwado ha na ndụ mmadụ. ... Global Voices 2 w
Ọ dịghị onye ịtụkwasị obi? Ozi na-ezighi ezi banyere COVID-19 na ntuli aka na-abawanye na Latin Ame... CC BY  — Enweghị ozi dabara adaba banyere okwu dị oke mkpa, gụnyere ọgụ megide COVID-19, na ọnọdụ ọtụtụ mgbasa ozi na-ezighi ezi nke mebiworo mpaghara a. ... Global Voices 2 w